Igbo, Hausa And Yoruba Objective and Theory Questions And Answers.
====================
IGBO OBJECTIVE
1-10=ACADCCDBAA
11-20=CBBCDDDCCA
21-30=BADABDDCAD
31-30=ACDAAABDBC
41-50=DADDDCCCDD
51-60=DCDADBACAB
====================
YORUBA OBJECTIVE
1CBADADACCB
11CAAACADCDA
21BCBCCCACBC
31CBACDCCACB
41BDACAAAABA
51DDCCDDBDCD
====================
HAUSA OBJECTIVE
1-10CBDADCABCB
11-20BCDAADCBAC
21-30CDBBDBDABB
31-40CBCCDCCDCB
41-50BDADCAAABA
51-60CBCDBACBCD
====================
IGBO THEORY ANSWERS
8a)
Akubuzo kwuru si na onye amuma anaghi adi ire n’ala be Nna ya.
8b)
Akubuzo mere Nke a Iji gbochie umu Odigo ya izu ya ohi.
8c)
– Ahuhu o tara oru ubi ya.
– O naghi eri ego ya.
– O naghi Eyo Ezigbo uwe.
– O naghi eziputa ihe o koro na ubi.
– O kweghi anu Nwaanyi.
8d)
– Aghara ndu kpaa aku ndi iro erisia ya.
– Mmechapuaka na-emepe Uzo.
– Ihe obula Onye na-ese ya kwube ya olu Maka echi di ime
(11a)
Ogbanje bu mmadu igba uwa nje maobu igba uwa uno
(11b)
(i) Ogbanje ulo
(ii) Ogbanje mmiri
(iii) Ogbanje ukwu osisi
(iv) Ogbanje ukwu osisi
(11c)
(i) Ha na- aria oke oria karia okuko udummiri
(ii) Ejiji ha na- apukari iche n’ ebe nke ihe ha di, dika iyikari ihe mmemme obara obara
(iii) Ha na ebu akara e nyere ha n’ahu mgbe ha nwuru wee loghachikwa uwa ozo
(iv) Ha na aga n’uzo ha a na ekwu okwu
(5b)
(i) Rikom elu (‘) bu akara edemede eji egosiputa na on were mkpuru edemede e wepuru na mkpuruokwu.
(ii) Rikom ngwu(“”) bu akara eji egosiputa okwu si n’onu mmadu puta kpomkwem n’agbakwuyeghi okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya.
(iii) Kpomkpom ( : ) bu akara edemede na egosiputa na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n’ azu
(iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya.
(2a)
Olilo ụdaume na-adị ire mgbe mkpụrụokwu ji ụdaume jedebe na mkpụrụokwu ji ụdaume bido jekọtara ọnụ, a na-anụkarị ụda nke otu n’ime ụdaume ndị ahụ, nke a na-eme ka a aghara ịnụzịkwa mkpọpụta udaume nke ọzọ.
(2b)
(i) Olilo Ihu: A na-enwe olilo ihu mgbe nke mbụ gara n’ihu loo ụdaume dị n’okwu nke abụọ.
Ọmụmaatụ:
Izu ụka = Izuuka,
Oti ịgba = Otiigba,wdgz.
(ii) Olilo Azụ: Nke a na-apụta ihe mgbe ụdaume abụọ nọdewere onwe ha nke dị n’ihu eloo nke na-eso ya n’azụ.
Ọmụmaatụ:
Ọba ede = Ọbeede,
Aha otu = Ahootu,wdgz
====================
YORUBA THEORY ANSWERS
4a)
Kosemani ni oro ise je ninu gbolohun ede yoruba eyi tumo si pe bi ko ba si oro ise ninu gbolohun ede yoruba gbolohun naa ko le ni itumo
Bi apeere:
-Sade sun…Ki awa yo sun kuro aole mo oun ti sade se
-Baba wa nile…Bi aba yo wa ninu gbolohun yi nse lo ma dabi pe anso pe baba ile.
Awon eri meji yii fi han pe pataki oro ise ninu gbolohun ko kere
4b)
i)Mu je eyo oro ise pipelebe tabi alailela
ii)Ku Ade ku je oro ise elela
iii)da? je oro ise asebeere
iv)ga je oroise alailela tabi ponbele
v)Pari je oro ise alailela
vi)Wu je oro ise ponbele tabi alailela
vii)Jewo je oro ise alailela
viii)Faya je oro ise alailela
2a). Yoruba ki silebu bayi; Silebu ni ege oro ti eemi le gbejade laisi idiwo fun eemi tin ti inu edo foro nbo
2b).
i. Eja, Eka, Eje, Emu,
ii. Oja, Olo, Omu, Obo
2d).
e = Eja nla nbe ni isale odo
o = Oja oba sunmo ile ifowopamo
====================
Hausa Theory Answers
3a)
Gajeran wasali shine wadda ake anfani dashi wajen Gina kalma.
3b)
-Dawa underline(a)
-tuwo underline (u)
-Nono underline (o)
-Mota underline (a)
-ruwa underline (u)
-Mata underline (a)
-nama underline (a)
-Mesa underline (e)
-Mashi underline (i)
-Mutun underline(u)
COMPLETED
We Are Always The Best!
=======GOODLUCK======
UNDER MAINTENANCE
Thanks you, you are the best!